Lyrics
Believer Lyrics by Kolaboy & Evado

Kolaboy Lyrics
"Believer" is a hip-hop song released in 2026 by Kolaboy, featuring Evado. It is part of the album *Nwa Nwanyi Deeper Life (NND)* and is performed in English.
The track was produced by Tripbeatz and mastered by Signechor Vybez. The songwriters are Nwodo Victor Chinonso (Kolaboy) and Ugo Njoku Emmanuel Chidubem.
Kolaboy – Believer Lyrics
Odia
Doo nwa mama
Kola boy
Tene
Listen
Yeah, (Big tune), yeah seh
I’ve been a believer all my life
I’ve never been a lazy one
Married to the game and ị jụọ my wife
I’ve never been a lazy man
Mgbe a na-ama ototo mmịrị na-ịme Okpoko, munwa akpabagonuụ iron
Na-azụ Okpoko junction, erem charcoal ma anyi mechie n’ ime ogbo iron, seh
Onye akolụ bu ihe ga-ama
Ihe anyi gbalụ na-ama
I saw my glory coming ka nwa dibia agbalụm afa
Before then, we no get ego gwụrụ anyi na-aka
Mgbe ahụ anyi rie na-ụtụtụ, irikwa ọzọ ga-abụ na-Awka
Onye jị ọfọ bu ihe ga ana
Ị na-agba mbọ ọ bu na ọdia aga
God’s time is the best, nwa chukwu ma nke ka mma
Onye na-ebe ebezịna ọ ga adị mma, dị mma ahh ah ah
Ya mere m ji esi ọnwụ from ụtụtụ ruo na-mgbede
Jụọ esem na-ụwa mgbede
I grew so fast, ndị ọgbọ m kpọm okenye
My life atọgho ka okpete
Ụwa a bu a journey, ajụna m ma onwe ihe m gote
Life bu ihe ịsị kote
And okom na-aka ịga enyenwum ihe igote?
Ịga echefuunwu ịhe ilote
Enwe ndị ọdibu na-aka (chai)
Mana anyị afụrọdu their 32
Alobam nwete onye ọcha
Sị m na-ochefugo ịhe bu gratitude
Damn
Kịta ọ na-enyezị attitude
Ị kpọ ya ọ sị gị “I will get back to you”
That’s why I run back to you
Ị mana ụwa na-egosi anyi part 2, seh
Onye akolụ bu ihe ga-ama
Ihe anyi gbalụ na-ama
I saw my glory coming ka nwa dibia agbalụm afa
Before then, we no get ego gwụrụ anyi na-aka
Mgbe ahụ anyi rie na-ụtụtụ, irikwa ọzọ ga-abụ na-Awka
Onye jị ọfọ bu ihe ga ana
Ị na-agba mbọ ọ bu na ọdia aga
God’s time is the best, nwa chukwu ma nke ka mma
Onye na-ebe ebezịna ọ ga adị mma, dị mma ahh ah ah
Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelụm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh
Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelụm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh
Enwe ndị ọdibu na-aka (chai)
Mana anyị afụrọdu their 32
Alobam nwete onye ọcha
Sị m na-ochefugo ịhe bu gratitude
Damn
Kịta ọ na-enyezị attitude
Ị kpọ ya ọ sị gị “I will get back to you”
That’s why I run back to you
Ị mana ụwa na-egosi anyi part 2
Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelụm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh
Nkem akọnam
Ike ọrụ agwụnam
Ndị ịro m afụnam
Chị kelụm ajụnam
I waited patiently for my turn oh
E don reach me ohh
Notice: Jijitunes shares music strictly for promotional exposure. We do not own or claim rights to any content; all materials remain the property of their respective owners. Copyright holders may contact us for immediate removal requests.
No comments yet